Romans 11:29 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na Chineke agaghị ala azụ nara mmadụ onyinye ọ bụla o nyere ya. Otu a kwa, ọ gaghị ahapụ imezu nkwa ọ bụla o kwere mmadụ.
Igbo 2006
N'ihi na nchèghari adighi n'onyinye-amara nile na ọkpukpọ nke Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na enye anarakwa adịghị nʼonyinye nakwa ọkpụkpọ Chineke.