Romans 11:30 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Chetakwanụ ihe unu bụ na mbụ, ndị na-enupụ isi nꞌebe Chineke nọ. Ma mgbe ndị Juu jụrụ onyinye Chineke nyere ha, Chineke chigharịrị meere unu ebere.
Igbo 2006
N'ihi na dika unu onwe-unu nēkweyeghi Chineke n'oge gara aga, ma ub͕u a emere unu ebere n'ekweyeghi-ekweye nke ha,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu onwe unu ndị na-enupuru Chineke isi na mbụ, anatala ebere ya ugbu a, nʼihi nnupu isi ha.