Romans 11:32 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na Chineke enyefeela onye ọ bụla nꞌaka mmehie, ka o si otu a gosi mmadụ nile obi ebere ya.
Igbo 2006
N'ihi na Chineke mechibidoro ha nile nime ekweyeghi-ekweye, ka O we mere ha nile ebere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na Chineke enyefeela onye ọbụla nʼaka nnupu isi, ka o si otu a gosi mmadụ niile obi ebere ya.