Romans 11:9 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Devidi nꞌọnwe ya kwukwara okwu sị, “Ka ihe oriri ha ghọọrọ ha igbudu na ọ̀nya, ha bụrụkwa ndị na-asụ ngọngọ na ndị ahụhụ bịakwasịrị.
Igbo 2006
Devid nāsi kwa, Ka table-ha ghọ ib͕udu, na ihe eji achu ha ntà, Na ọnyà, na ihe-nnyeghachi n'ebe ha nọ:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Devid kwukwara, “Ka tebul ha ghọọrọ ha igbudu na ọnya, ha bụrụkwa ihe ịsọ ngọngọ na ntaramahụhụ nye ha.