Romans 12:11 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Abụla onye umengwụ nꞌọrụ gị. Kama were obi na-anụ ọkụ na-ejere Chineke ozi mgbe nile.
Igbo 2006
n'akuku inu-ọku nke obì-unu, nāgharanu idi ọ̀bọ̀; n'akuku mọ-unu, nādinu ọku; n'akuku Onye-nwe-ayi, nābunu orù;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu abụla ndị umengwụ nʼọrụ unu. Kama werenụ mmụọ na obi na-anụ ọkụ na-ejere Onyenwe anyị ozi mgbe niile.