Romans 12:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Gị na onye ọ bụla esela okwu. Dị ka ike gị nile ha, mee ka gị na onye ọ bụla biri nꞌudo.
Igbo 2006
Asi na ọ bu ihe gēkwe unu, ka ihe nke diri unu onwe-unu ra, unu na madu nile nādi n'udo.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Dịka ike gị niile ha, mee ka gị na onye ọbụla biri nʼudo.

Recommended Reading