Romans 14:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
A sịkwarị na ihe ị na-eme dị mma, emela ya, ma ọ bụrụ na ọ ga-eme ka ndị ọzọ kwujọọ gị.
Igbo 2006
Ya mere unu ekwela ka ekwulu ezi ihe-unu:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ekwela ka ihe ọma gị bụrụ nke a ga-akpọ ajọọ ihe.