Romans 14:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụghị anyị ka ọ dịrị ikpebi ma anyị ga-adị ndụ ma ọ bụ na anyị ga-anwụ. Ọ bụ nanị Chineke ka ọ dịrị ime ka anyị dị ndụ. Ọ bụkwa ya ga-eme ka anyị nwụọ.
Igbo 2006
N'ihi na ọ dighi onye ọ bula n'etiti ayi nke di ndu n'ebe ya onwe-ya nọ, ọ dighi kwa onye ọ bula nwuru anwu n'ebe ya onwe-ya nọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na o nweghị onye nʼime anyị na-adịrị naanị onwe ya ndụ, o nwekwaghị onye nʼime anyị na-anwụrụ naanị onwe ya ọnwụ.