Romans 15:11 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌebe ọzọ kwa, o dekwara sị, “Toonụ Chineke, unu ndị mba ọzọ, gwakwanụ mmadụ nle ka ha na-aja ya mma.”
Igbo 2006
Ọzọ kwa, Tonu Onye-nwe-ayi, unu mba nile; Ka ndi nile di iche iche nāja kwa Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọzọkwa, “Toonu Onyenwe anyị unu ndị mba ọzọ niile, ka ndị niile dị iche iche jaakwa ya mma.”