Romans 15:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ya mere, o nweghị ihe ọjọọ m mere, ma ọ bụrụ na m anya isi nꞌọrụ ahụ nile Kraịst rụrụ site nꞌaka m.
Igbo 2006
Ya mere enwerem inya-isim nime Kraist Jisus n'ihe nile diri Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi ya, ana m anya isi nʼime Kraịst Jisọs banyere ọrụ m na-arụrụ Chineke.