Romans 15:20 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ọ na-agụsikwa m agụụ ike ịga nꞌihu ikwusa ozi ọma Kraịst, karịsịa, nꞌebe ọ bụla ndị mmadụ na-anụbeghị ihe banyere ya. Nꞌihi na achọghị m ịrụ ọrụ nꞌebe onye ọzọ tacharala ahụhụ.
Igbo 2006
ma nka ka m'mere nējisi ike izisa ozi ọma ahu otú a, ọ bughi ebe akpọrọri aha Kraist, ka m'ghara iwu ulo n'elu ntọ-ala onye ọzọ;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọchịchọ obi m mgbe niile bụ ikwusa oziọma ahụ nʼebe ọbụla ndị mmadụ na-anụtụbeghị ihe banyere Kraịst, ka m ghara ịbụ onye na-ewukwasị ihe nʼelu ntọala nke onye ọzọ tọrọ,