Romans 15:21 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Kama, ana m eso ihe e dere nꞌakwụkwọ nsọ sị, “Ka ndị a na-agwabeghị ihe banyere ya, jiri anya ha hụrụ, ka ndị na-anụbeghị nụrụ, ghọtakwa.”
Igbo 2006
kama, dika edeworo ya n'akwukwọ nsọ, Ha gāhu, bú ndi akākọghi akukọ Ya mb͕e ọ bula, Ndi akānughi kwa gāghọta.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ma dịka e dere ya, “Ndị a na-agwaghị ihe banyere ya ga-ahụ, ndị a ka anụbeghị, ga-aghọtakwa.”