Romans 15:23 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na ọ dịla anya kemgbe m bidoro ịpịa na m ga-abịa hụ unu anya, ma ugbu a ọrụ m nwere nꞌakụkụ a agwụla, oge eruola mgbe m ji ahapụ ebe a.
Igbo 2006
ma ub͕u a, ebe m'nēnweghi ebe ọ bula n'akuku ndia ọzọ, ebe ibiakute unu nāgusikwam ike ọtutu arọ ndia gara aga,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ọ dịla ọtụtụ afọ kemgbe m bidoro na-enwe mmasị m ga-abịa hụ unu anya, ma ugbu a, ọrụ m nwere nʼakụkụ a agwụla, oge eruola mgbe m ji ahapụ ebe a.