Romans 15:28 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe m wegachara onyinye a, mee ka o ruo ndị nwe ya aka, aga m abata ịhụ unu mgbe m na-aga Spen.
Igbo 2006
Ya mere mb͕e m'mezusiri nka, ka-kwa-ra ha nkpuru a akàrà, m'gēsi na nke unu je Spain.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, mgbe m mezuru nke a, hụkwa na ha anatala onyinye ahụ a tụkọtara ha, aga m abata ịhụ unu mgbe m na-aga Spen.