Romans 15:29 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụkwa olileanya m na mgbe m bịara, Chineke ga-esite nꞌaka m wetara unu ngọzi dị ukwuu.
Igbo 2006
Ma amataram na, mb͕e m'biakutere unu, ọ bu nime ozuzù ngọzi nke Kraist ka m'gābia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Amaara m na mgbe m ga-abịakwute unu, aga m abịa nʼime ozuzu oke ngọzị nke Kraịst.