Romans 15:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ya mere, ọ bụ ihe dị mma na unu ga na-akpọbata onwe unu dị ka Kraịst si kpọbata unu. Nke a ga-ewetara Chineke otuto.
Igbo 2006
N'ihi ya nākpọbatanu ibe-unu, dika Kraist-ayi kpọbata-kwa-ra unu, ka ewe nye Chineke otuto.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi ya, nabatanụ onwe unu dị ka Kraịst nabatara unu, iji wetara Chineke otuto.