Romans 16:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu a kwa, keleekwa Apelis onye ihe ya dị Kraịst mma, na ndị nile na-arụ ọrụ nꞌụlọ Aristobulọs.
Igbo 2006
Kelenu Apelis onye anwaputaworo nime Kraist. Kelenu ndi sitere n'èzí-na-ulo nke Aristọbulọs.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu a kwa, keleenụ Apelis onye anwapụtarala nguzosike ya nʼime Kraịst. Keleenụ ndị ezinaụlọ Aristobulọs.