Romans 16:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Keleere m nụ Herodian onye ikwu m. Keleekwanụ ndị bi nꞌụlọ Nasisọs. Ha bụ ndị Chineke.
Igbo 2006
Kelenu Hirọdion onye-ikwum. Kelenu ndi sitere n'èzi-na-ulo nke Nasisọs, ndi nọ nime Onye-nwe-ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Keleerenụ m Herodian onye ikwu m. Keleekwanụ ndị bi nʼụlọ Nasisọs. Ha bụ ndị nke Chineke.