Romans 16:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Keleere m Rufọs onye Chineke nꞌonwe ya họpụtara, na nne ya, onye na-emekwara m ka nne.
Igbo 2006
Kelenu Rufọs onye arọputara nime Onye-nwe-ayi, na nne-ya nke bu kwa nnem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Keleere m Rufọs onye Onyenwe anyị nʼonwe ya họpụtara, na nne ya, onye na-emekwara m ka nne.