Romans 16:14 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ana m ekele unu Asinkritọs, Elegọn, Hamis, Patrobas, Hamas na ụmụnna anyị nile ndị ha na ha bi.
Igbo 2006
Kelenu Asinkritọs, Flegon, Hamis, Patrọbas, Hamas, na umu-nna ndi ha na ha nọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m ekele unu Asinkritọs, Flegọn, Hamis, Patrobas, Hamis na ụmụnna anyị niile ndị ha na ha nọ.