Romans 16:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Biko nabatanụ ya nꞌime Onyenwe anyị dị ka nwanne aka unu. Nyekwaranụ ya aka nꞌụzọ nile unu nwere ike, nꞌihi na o nyerela mụ na ọtụtụ ndị Kraịst ọzọ aka.
Igbo 2006
ka unu we nara ya nke-ọma nime Onye-nwe-ayi, dika o kwesiri ndi nsọ, ka unu nēguzo kwa ya nso iyere ya aka n'okwu ọ bula nkpà unu gākpa ya: n'ihi na ya onwe-ya aburuwo kwa onye nēguzoro ọtutu madu izọ ha, mu onwem kwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Biko nabatanụ ya nʼime Onyenwe anyị dịka o kwesiri ndị ya. Nyekwaranụ ya aka nʼụzọ niile unu nwere ike, nʼihi na o nyerela mụ na ọtụtụ ndị ọzọ aka.