Romans 16:26 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ugbu a, ekpugheela ya, mee ka ọ pụta ìhè, dị ka ndị amụma dere nꞌakwụkwọ nsọ na a ga-eme. A na-ekwusakwa ozi ọma a nꞌebe nile ka mmadụ nile nọ nꞌụwa kwere na Kraịst, ma tụkwasịkwa obi ha na ya.
Igbo 2006
ma ub͕u a ka emere ka ọ puta ìhè, esite kwa n'ihe ndi-amuma deworo n'akwukwọ me ka mba nile mara ya, dika ihe Chineke ebighi-ebi nyere n'iwu si di, rue iṅa-nti nke okwukwe;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ugbu a, e kpugheela ya, mee ka ọ pụta ìhè site nʼihe ndị amụma dere nʼakwụkwọ nsọ, ka ndị mba ọzọ niile maara ya dịka ihe Chineke ebighị ebi nyere nʼiwu ya si dị, ka ha mụta irube isi nke na-esite nʼokwukwe.