Romans 2:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ya mere, anyị maara na a ga-agụkọ ihe ndị a nile nꞌụbọchị ahụ Chineke ga-ekpe ndụ nzuzo nile ụmụ mmadụ na-ebi ikpe, site na Kraịst Jisọs. Ihe ndị a sokwa nꞌozi ọma nke m na-ekwusa.
Igbo 2006
n'ubọchi ahu mb͕e Chineke gēkpe ihe-nzuzo nile nke madu nile, dika ozi ọma m si di, site n'aka Jisus Kraist.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Dịka oziọma ahụ m na-ekwusa si kwuo, Chineke ga-ekpe ndụ nzuzo niile ụmụ mmadụ na-ebi ikpe, site na Kraịst Jisọs.