Romans 2:23 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ị na-akpa nganga na ị maara iwu nke ọma, ma lee na mgbe ị na-emebi otu nꞌime iwu ndị a ọ bụ ihe ihere ka ị na-ewetara Chineke.
Igbo 2006
gi onye nānya isi n'iwu, ì nēme Chineke ihe-ihere site na njehie-gi n'iwu ahu?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gị onye na-anya isi na ị maara iwu, ị na-emenye Chineke ihere site nʼimebi iwu ahụ?