Romans 2:24 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụghị ihe iju anya na e deela ya nꞌakwụkwọ nsọ sị, “Ndị mba ọzọ na-ekwulu aha Chineke nꞌihi unu ndị Juu.”
Igbo 2006
N'ihi na anēkwulu aha Chineke n'etiti ndi mba ọzọ n'ihi unu, dika edeworo ya n'akwukwọ nsọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Dịka esi dee ya, “Ndị mba ọzọ na-ekwulu aha Chineke nʼihi unu.”