Romans 2:25 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Uru ọ bara na mmadụ bụ onye Juu bụ na onye ahụ na-edebe iwu Chineke. Nꞌihi na ọ bụrụ na unu emebie iwu ya o nweghị ihe dị iche nꞌetiti unu na ndị na-amaghị Chineke.
Igbo 2006
N'ihi na obibì-úgwù nāba urù ezie, ma ọ buru na i nēdebe iwu: ma ọ buru na i bu onye-njehie n'iwu, obibì-úgwù-gi aghọwo ebìghi-úgwù.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Obibi ugwu bara uru nʼezie ma ọ bụrụ na ị na-edebe iwu, ma ọ bụrụ na ị na-emebi iwu, obibi ugwu gị dịka mgbe i bighị ugwu.