Romans 2:27 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụ ezie na unu ndị Juu nwere iwu e dere nꞌakwụkwọ, ma ndị ahụ na-abụghị ndị Juu, ndị na-eme ihe iwu na-achọ ga-ama unu ikpe. Ha ga-ama unu ikpe nꞌihi na unu anaghị eme ihe iwu na-achọ.
Igbo 2006
onye ebìghi-úgwù ka esi mu ya, ma ọ buru na ọ debezu iwu, ọ̀ gaghi-ekpe kwa gi ikpé, onye sitere n'ihe edeworo n'akwukwọ na obibì-úgwù bu onye-njehie n'iwu?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya bụ, ndị ahụ a na-ebighị ugwu nʼanụ ahụ ma na-edebe iwu ga-ama unu ikpe, bụ ndị nwere iwu ahụ e dere nʼakwụkwọ na ndị e bikwara ugwu ma na-emebi iwu.