Romans 5:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na ọ bụrụ na mgbe anyị bụ ndị iro ya, Chineke mere ka anyị na ya dịrị nꞌudo, site nꞌọbara ahụ Kraịst kwafuru, ọ̀ bụkwaghị eziokwu na Chineke ga-azọpụta anyị ugbu a o bi nꞌime anyị, nꞌihi na e meela ka anyị na ya dịrị nꞌudo?
Igbo 2006
N'ihi na asi na, mb͕e ayi bu ndi-iro, esitere n'ọnwu Ọkpara-Ya me ka ayi na Chineke di n'otù: nke kariri ri nne bu, ebe emesiri ka ayi na Chineke di n'otù, na agāzọputa ayi nime ndu-Ya;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na, ọ bụrụ na mgbe anyị bụ ndị iro Chineke, e mere ka anyị na ya dị nʼudo site nʼọnwụ Ọkpara ya, nke karịrị nke a bụ, ebe ọ bụ na anyị na ya dịzi na mma, anyị ga-enweta nzọpụta site na ndụ ya.