Romans 5:11 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụkwaghị nanị nke a, ma anyị na-aṅụrịkwa ọṅụ nꞌọnọdụ ọhụrụ a, nke anyị na Chineke ịnọ nꞌudo, nke e mere ka ọ dịrị site nꞌihe Onyenwe anyị Jisọs Kraịst meere anyị mgbe ọ nwụrụ, ka e site nꞌaka ya mee ka mgbaghara Chineke rute anyị aka.
Igbo 2006
ma ọ bughi nání nka, kama ayi nānya kwa isi na Chineke site n'aka Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, Onye ayi siworo n'aka-Ya nata ime-ka-adi-n'otù a ub͕u a.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụkwaghị naanị nke a, kama anyị na-aṅụrịkwa ọṅụ nʼime Chineke site na Onyenwe anyị Jisọs Kraịst, onye anyị sitere na ya nata ịdị na mma a ugbu a.