Romans 5:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Dị ka o si dị, ọ bụ site nꞌaka otu nwoke ka mmehie si bata nꞌụwa. Ọ bụkwa mmehie ya wetara ọnwụ. Ugbu a ọnwụ erutela onye ọ bụla aka nꞌihi na mmadụ nile emehiela.
Igbo 2006
N'ihi nka, dika nmehie si n'aka otú madu ba n'uwa, dika ọnwu si n'aka nmehie ba kwa; ọnwu we si otú a gabiga rue madu nile, n'ihi na madu nile mehiere:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Dịka o siri dị, ọ bụ site nʼaka otu nwoke ka mmehie siri bata nʼụwa. Ọ bụkwa mmehie a wetara ọnwụ. Ugbu a, ọnwụ erutela onye ọbụla aka nʼihi na mmadụ niile emehiela.