Romans 5:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụ nꞌezie na ndị mmadụ na-eme mmehie site nꞌoge Adam ruo mgbe Chineke nyere iwu, ma a dịghị agụ onye ọ bụla dị ka onye mmehie mgbe ahụ, nꞌihi na Chineke enyebeghị ha iwu ya, ma ọ bụ gwa ha ihe ọ chọrọ ka ha mee.
Igbo 2006
n'ihi na rue mb͕e iwu biara nmehie di n'uwa: ma adighi-agu nmehie mb͕e iwu nādighi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma tupu e nye iwu, mmehie dị nʼụwa. Ma a dịghị agụkọta mmehie mgbe iwu na-adịghị.