Romans 5:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌezie, mmehie nke Adam mehiere, bụ ihe wetara ikpe ọmụma nye mmadụ nile, ma ezi omume nke Kraịst, bụ ihe na-eme ka mmadụ na Chineke dịrị nꞌudo.
Igbo 2006
Ya mere otú a, dika ikpé ahu sitere n'otù ndahie bia rue madu nile iwetara ha amam-ikpe; ọbuná otú a ka onyinye-amara ahu sitere n'otù ọlu ezi omume bia rue madu nile igu ha na ndi ezi omume ka ha nata ndu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, dịka otu njehie si weta ikpe ọmụma nye mmadụ niile, otu ahụ kwa ka e si gụọ mmadụ niile dịka ndị ezi omume na ndị nwere ndụ site nʼotu ọrụ ezi omume.