Romans 5:19 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Dị ka ọtụtụ mmadụ si bụrụ ndị mmehie nꞌihi nnupụ isi Adam, ugbu a ọtụtụ mmadụ ga-abụkwa ndị ezi omume nꞌihi nrube isi nke Kraịst.
Igbo 2006
N'ihi na dika edoro ọra madu na ndi-nmehie site n'aṅaghi-nti nke otù madu ahu, ọbuná otú a ka agēdo ọra madu na ndi ezi omume site n'iṅa-nti nke otù Onye ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na dịka ọtụtụ mmadụ si bụrụ ndị mmehie nʼihi nnupu isi nke otu nwoke, otu a kwa ka ọtụtụ mmadụ ga-abụkwa ndị ezi omume nʼihi nrube isi nke otu nwoke.