Romans 5:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Na mbụ ọ bụ mmehie na-achị ụwa. Ọ bụkwa mmehie wetara ọnwụ. Ma ugbu a, obi ebere Chineke na-achị ụwa, obi ebere ya nke kpọbatara anyị nꞌihu ya, ebe anyị guzo ugbu a, obi ebere Chineke, nke ga-eduba anyị na ndụ ebighị ebi site na Jisọs Kraịst Onyenwe anyị.
Igbo 2006
ma, dika nmehie si buru eze n'onwu, ka amara we buru kwa eze otú a site n'ezi omume rue ndu ebighi-ebi site n'aka Jisus Kraist Onye-nwe-ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, dịka mmehie si bụrụ eze nʼọnwụ, otu a kwa ka amara ga-esi bụrụ eze site nʼezi omume iweta ndụ ebighị ebi site nʼaka Jisọs Kraịst, Onyenwe anyị.