Romans 5:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụrụ na Chineke gụrụ anyị dị ka ndị ezi omume site nꞌọbara Jisọs wụsịrị, a ga-esitekwa na Kraịst zọpụta anyị site nꞌọnụ ma Chineke.
Igbo 2006
Ya mere nke kariri ri nne, ebe agusiri ayi na ndi ezi omume ub͕u a nime ọbara-Ya, agāzọputa ayi n'iwe Chineke site n'aka-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebe a gụrụ anyị dịka ndị ezi omume site nʼọbara ya, nke karịrị nke a, a ga-esitekwa na ya zọpụta anyị site nʼọnụma Chineke.