Romans 6:1 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ugbu a, gịnị ọzọ kwa ka anyị gaekwu? Anyị ga-anọgide nꞌime mmehie ka Chineke nọgide na-emere anyị ebere, ma na-agbaghara anyị?
Igbo 2006
Gini ka ayi gēkwu kwa? Àyi gānọgide na nmehie, ka amara we rie nne?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gịnị ọzọkwa ka anyị ga-ekwu? Anyị ga-anọgide nʼime mmehie ka amara na-aba ụba?