Romans 6:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe mmadụ nwụrụ, ọ bụrụla onye nwere onwe ya site nꞌebe mmehie dị.
Igbo 2006
n'ihi na onye nwuru anwu, aguwo ya o'nye ezi omume pua na nmehie-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na onye nwụrụ anwụ agụọla ya dịka onye nwere onwe ya site nʼebe mmehie dị.