Romans 7:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ̀ pụtara na unu amatabeghị ụmụnna m, na ọ bụrụ na mmadụ anwụọ, iwu enwekwaghị ike ọ bụla nꞌebe ọ nọ? Ọ bụ unu ndị maara iwu ka m na-agwa okwu a.
Igbo 2006
Ma-ọbu ùnu amaghi, umu-nnam (n'ihi na anamagwa ndi mara iwu okwu), na iwu bu onye-nwe madu ka oge ra ọ nādi ndu?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ na unu amaghị ụmụnna m, unu ndị maara iwu nke ọma na ọ bụ oge mmadụ dị ndụ ka iwu na-ejide ya?