Romans 7:10 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Iwu ahụ kwesịrị izi m ụzọ m ga-esi nweta ndụ juru afọ, ka m chọpụtara na ọ bụ ikpe ọnwụ ebighị ebi ka ọ na-eduba m.
Igbo 2006
ihe ahu enyere n'iwu, nke nēdubà na ndu, nka ka m'huru na ọ bu ihe nēdubà n'ọnwu:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anwụrụ m, ma chọpụta na iwu ahụ kwesiri iwetara m ndụ ghọziri ihe wetara ọnwụ.