Romans 7:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ọ bụ mmehie ghọgburu m! Nꞌihi na mmehie ji ezi iwu ahụ Chineke nyere gbaara m ọnya, ime ka m bụrụ onye ikpe ọnwụ mara.
Igbo 2006
n'ihi na nmehie, ebe ọ natara ihe ọ gēji megidem, o sitere n'ihe enyere n'iwu ghọb͕uem, site kwa na ya b͕uem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na mmehie jiri ohere ahụ iwu webatara ghọgbuo m, sitekwa nʼiwu ahụ gbuo m.