Romans 7:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
O doro m anya na ihe ndị a nile m na-eme jọrọ njọ, akọnuche m na-agbakwa ama nꞌime m banyere ihe ọjọọ ndị a, na-egosi na o nwere akụkụ ahụ m kwenyere na ihe iwu kwuru bụ eziokwu.
Igbo 2006
Ma ọ buru na ihe m'nāchọghi, ihe ahu ka m'nēme, anamekweye iwu ahu na ọ bu ihe ọma.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ bụrụ na m eme ihe m na-achọghị ime, ana m ekwenye na iwu dị mma.