Romans 7:17 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma ịkwụsị ime ihe ọjọọ ndị a bụ ihe nyịrị m. Agbalịala m ka ike m nile ha, ma enweghị m ike inyere onwe m aka, nꞌihi na ọ bụkwaghị mụ onwe m na-eme ihe ọjọọ ndị a, kama ọ bụ mmehie bi nꞌime m, nke dị ike karịa m, na-akwanye m ime ihe ndị a.
Igbo 2006
Ma ub͕u a ọ bughi mu onwem nāluta kwa ya ọzọ, kama ọ bu ihe ahu nke nēbi nimem, bú nmehie.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma dịka ọ dị, ọ bụkwaghị mụ onwe m na-eme ihe ndị a, kama ọ bụ mmehie bi nʼime m.