Romans 7:19 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ọ bụla m chọrọ ime ezi ihe, anaghị m eme ya. Ma mgbe ọ bụla m jisiri ike chọọ ịhapụ ime ihe ọjọọ, ọ bụ ihe ọjọọ m na-achọghị ime ka m na-eme.
Igbo 2006
N'ihi na ezi ihe nke m'nāchọ ka m'nēmegh: kama ihe ọjọ nke m'nāchọghi, ihe ahu ka m'nēme.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ihe m na-eme mgbe m chọrọ ime ezi ihe abụghị ezi ihe ahụ m chọrọ ime kama ọ bụ ajọọ ihe ahụ m na-achọghị ime ka m na-eme.