Romans 7:22 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ihe na-agụ obi m agụụ mgbe nile bụ nanị ime ihe Chineke na-achọ.
Igbo 2006
N'ihi na mu na iwu Chineke nēnwekọ obi-utọ dika madu imem si di:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼime ime onwe m, ọ na-agụ m agụụ ime ihe iwu Chineke kwuru.