Romans 7:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe m na-amaghị ihe iwu chọrọ ka m mee, ana m eche na m nọ na-ebi ezi ndụ, ma mgbe m mụtara eziokwu dị nꞌime iwu e dere ede, amatara m na m bụ onye gba aka, onye ikpe ọnwụ dị na-eche, nꞌihi na ọ dịghị iwu ọ bụla m debere.
Igbo 2006
Ma mu onwem nādi ndu otù mb͕e n'oge iwu nādigh: ma mb͕e ihe enyere n'iwu biara, nmehie ahu we di ndu ọzọ, mu onwem we nwua;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Na mbụ, abụ m onye dị ndụ mgbe iwu na-adịghị, ma mgbe iwu bịara, e mere ka mmehie nwe ntute.