Romans 8:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ya mere, ụmụnna m, anyị ji ụgwọ. Ma ọ bụghị ọdịdị ochie anyị ka anyị ji ụgwọ ime ihe ọ bụla ọ chọrọ ka anyị mee.
Igbo 2006
Ya mere otú a, umu-nnam, ayi bu ndi ji ugwọ̀, ọ bughi anu-aru ka ayi ji, idi ndu dika anu-aru si chọ:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ụmụnna m, anyị ji ụgwọ ma ọ bụghị anụ ahụ ka anyị ji ụgwọ ịdị ndụ dịka ọchịchọ ya si dị.