Romans 8:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na ndị nile Mmụọ Chineke na-achị bụ ụmụ Chineke.
Igbo 2006
N'ihi na ka ha ra, bú ndi Mọ Chineke nēdú, ndi ahu bu umu-ndikom Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ndị niile Mmụọ nke Chineke na-achị bụ ụmụ Chineke.