Romans 8:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na ọdịdị ochie dị nꞌime anyị na-ebu agha imegide Chineke. Ọ naghị erubere Chineke isi, ọ nakwaghị eme ihe Chineke na-achọ.
Igbo 2006
n'ihi na itukwasi uche n'anu-aru, ya na Chineke di n'iro; n'ihi na edoghi ya n'okpuru iwu Chineke, n'ihi na apughi kwa ido ya n'okpuru ya:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na onye ọbụla tụkwasịrị uche ya nʼihe nke anụ ahụ na-ebuso Chineke agha, ọ naghị edebe iwu nke Chineke. Nʼeziokwu, ọ gaghị enwe ike idebe ya.