Romans 9:1 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ihe m na-agwa unu bụ eziokwu dị ka onye Kraịst nke m bụ. Ekwughị m okwu ụgha. Mmụọ m, nke Mmụọ Nsọ na-achị, na-agbakwara m ama, na ọ bụ eziokwu ka m na-ekwu.
Igbo 2006
Anamekwu ezi-okwu nime Kraist, ekwughi m okwu-ugha, akọ-na-uchem nēsokwam b͕a àmà nime Mọ Nsọ,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m ekwu eziokwu nʼime Kraịst. Anaghị m ekwu okwu ụgha. Akọnuche m nke Mmụọ Nsọ na-achị na-agbakwara m ama.