Romans 9:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụghị nanị nke a. Aizik toro bụrụ dimkpa, lụọ nwụnye. Mgbe oge ruru ka Rebeka nwụnye ya mụọ nwa, Chineke ziri ha ozi gwa ha na Rebeka gaamụ ụmụ ejima. Chineke gwara Rebeka na Ịsọ, nwa ọ ga-ebu ụzọ mụpụta, ga-abụ odibo Jekọb nwanne ya nke ga-apụta mgbe Ịsọ pụtasịrị.
Igbo 2006
Ma ọ bughi nání nka; kama Rebeka kwa, mb͕e ọ tusiri ime site n'otù onye, bú Aisak nna-ayi-
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụghị naanị nke a. Ụmụ Ribeka si nʼotu nna, ya bụ nna nna anyị Aịzik.